WAEC GCE 2023 IGBO LANGUAGES ANSWERS

IGBO OBJ
01-10: CCDBAABBBC
11-20:DCCDBDBAAA
21-30:ABDCAADDDC
31-40:BCCDBACBAD
41-50:BBCBCDAABC
51-60:BACCACAAAC

COMPLETED

===================================

IGBO ANSWERS

(1a)
Izunna: Mmaduka enyim! Anyi aga ekwugodi okwu obere oge

Mmaduka: Izuu nwannem, ọfuma! ka anyi kpaa. Kedu ihe di gi n’obi

Izunna: E nwere kepukepu m na-anụ gbasara gi.

Mmaduka: Hahaha, kedu ihe i nụrụ maka m?

Izunna: A nụrụm na i na-añuzi anwụrụ ike.

Mmaduka: Kedu ebe inukwara asiri nke a? Nke a bụ asiri, ọ bughi eziokwu.

Izunna: Ya burukwa asiri. Mana achọputaram na agwa gi gbanweziri na nke ikpeazu a. Ujọ na-atụm maka na-amaram ọghọm di na anwụrụ ike.

Mmaduka: Izunna nwannem, m ga-eletawu onwe m anya ọfuma. Echena oke uche maka m. A maram ebe ihe osise m jedebere.

Izunna: Enweghi kwa njede na-abia na ebe anwụrụ ike nọ. O nwere ike ighasa gi aru, ma ghasakwaa gi ụbụlụ. O nwekwara ike ibutere gi ọgba-aghara n’etiti gi na ndi be ụnụ.

Mmaduka: Echegbuna onwe gi, Izuu. Ihe m ji wee na-añuchalu obere bu ka m wee wepụ echiche.

Izunna: Mmadu, aghọtaram na ụwa nke anyi nọ n’ime ya siri ike mana obughi anwụrụ ike ka e ji eso ije uwa. Kama, anwụrụ ike ka enyere gi aka, otisaara gi ihe. Tinyezie gi nsogbu kariri nke inobụ na ya. O nwere ike ime ka igaa nga, maobu gbaa gi ara.

Mmaduka: Echebeyikwam ya otu a isi wee kwuo

Izunna: Nwanne, lee anya, obim di ebe inọ oge ọbụla. Aghaghim achọ ka ihe ọjọọ dakwasa gi.

Mmaduka: O bụ eziokwu ka ikwụrụ. Dalu na ihe nkea igwagasirim n’ehihie a. Chukwu gozie gi nwannem.

Izunna: Chukwu gozikwaa gi ezi oyim. oge ọbụla odi ka i ga-aba n;echiche, kpoturum ka mụna gi nọrọ, ka anyi tụkọọ aro ọnu, na anyụkọọ mamiri ọnụ ọ gbọọ ụfụfụ.

===================================

(2ai)
A na-etinye akara udaolu n’elu udaume ma myiriudaume.

(2aii)
Nkejiokwu

(2aiii)
(i) Ọ na-ebute mgbagwoju anya
(ii) Ọ na-eme ka okwu nwee nghọta ọzọ abụghi ihe a na-ekwu maka ya
(iii) Ọ nwekwara ike ibute ọgba-aghara n’etiti mmadụ na ibe ya.

(2b)
(i) ube (mkpụrụ osisi) – ùbé
(ii) oke (anụ ụlọ) – òké
(iii) oke (ihe nweta) – òkè
(iv) Obi (aha) – Òbí
(v) obi (akụkụ ahụ) – óbì
(vi) Ada (aha) – Àdá
(vii) ada (ida n’ala) – ádá

===================================

(3)

===================================

(4)

===================================

(5)

===================================

(7)

===================================

(9)

===================================

(11)

(i) Ile ọmụgwọ n’omenala Igbo bụ oge nne na-abịa ileta nwa ya nwaanyị na nwa ọ mụrụ (nke bụ nwa nwa ya.

(ii) Ụfọdụ oge, ọ bụrụ na nwaanyị enweghịzị nne (ọ bụrụ na nne mụrụ ya anwụọla), nwunye nna ya maọbụ nne di ya ga-abị nọrọ n’ụlọ ya lee ya ọmụgwọ.

(iii) Ihe mere o ji bụrụ nwaanyị na-ele ọmụgwọ kama nwoke, bụ maka na a na-ewe ya na ọ bụ nwaanyị kacha mara ihe gbasara ya maka na ọ gabigala ọnọdụ ahụ n’onwe ya.

(iv) Oge ọmụgwọ bụ oge nne na-akụziri nwa ya nwaanyị ihe niile ọ ma maka ilekọta nwa a mụrụ ọhụrụ.

(v) Ụfọdụ oge, ọ na-abụ nne mụrụ nwa laa, nne di ya abịa bido lewe ya ọmụgwọ nke ya.

(vi) Nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ na-eji ohere ọmụgwọ zuru ike ma nne ya na-elekọta nwa ya.

(vii) Ngwụcha ọmụgwọ
Ọmụgwọ gwụ, nne bịara ọmụgwọ ga-enweta ihe buru ibu.

(viii) Ndị nne nwaanyi bịara ileta ga-azụtara ya ihe onyinye dị icheiche dịka ego, akwa ọmụma, akpụkpọụkwụ, akpa, ihe nri dị icheiche, wee dịrị gawazie.

(ix) A ga-azụtara nne nwaanyi akpa nnu na akpa ncha nke ọ ga-eke ndị agbataobi ya ma ọ laruo ebe o bi.

(x). Nwaanyị a na-ele ọmụgwọ nwere nri ndị ọ na-eri. Ụfọdụ bụ iji asụchapụ ọbara kpụkọrọ ya n’afọ oge nwa nọ ya n’ime. Nri ndị a bụ ma mkpọrọgwụ ma ngwanri dị icheiche.

===================================

(12)

 

===================================

COMPLETED….We Remain Your Favourite Site.
Ensure You Subscribe For Your Next
Paper 

===================================

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*